Ọpụpụ 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere hapụ m, ka m weso ha iwe dị ọkụ wee kpochapụ ha,+ ka m meekwa ka ị ghọọ mba dị ukwuu.”+ Jeremaya 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma gị onwe gị, ekpela ekpere n’ihi ndị a, ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ntị mgbe ha ga na-akpọku m n’ihi ọdachi ha.+ Jeremaya 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee sị m: “Ekperela ndị a ekpere ka ihe ọma ọ bụla meere ha.+
14 “Ma gị onwe gị, ekpela ekpere n’ihi ndị a, ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ntị mgbe ha ga na-akpọku m n’ihi ọdachi ha.+