Jeremaya 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “Ma gịnwa bụ́ Jeremaya, ekpekwala ekpere maka ndị a. Ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ha ntị ma ha kpọkuwe m n’ihi ọdachi ga-adakwasị ha.
14 “Ma gịnwa bụ́ Jeremaya, ekpekwala ekpere maka ndị a. Ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ha ntị ma ha kpọkuwe m n’ihi ọdachi ga-adakwasị ha.