Jeremaya 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma gị onwe gị, ekpela ekpere n’ihi ndị a, ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ntị mgbe ha ga na-akpọku m n’ihi ọdachi ha.+
14 “Ma gị onwe gị, ekpela ekpere n’ihi ndị a, ebesarala m ákwá n’ihi ha ma ọ bụ kpeere ha ekpere,+ n’ihi na agaghị m ege ntị mgbe ha ga na-akpọku m n’ihi ọdachi ha.+