1 Ihe E Mere 29:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.
23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.