Daniel 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova, biko, nụrụ.+ Jehova, biko, gbaghara.+ Jehova, biko, ṅaa ntị ma mee ihe.+ Egbula oge,+ n’ihi gị onwe gị, Chineke m, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+
19 Jehova, biko, nụrụ.+ Jehova, biko, gbaghara.+ Jehova, biko, ṅaa ntị ma mee ihe.+ Egbula oge,+ n’ihi gị onwe gị, Chineke m, n’ihi na a kpọkwasịrị obodo gị na ndị gị aha gị.”+