Diuterọnọmi 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ naanị na ọ gaghị eme ka ịnyịnya ya dị ọtụtụ,+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt iji mee ka ịnyịnya dị ọtụtụ;+ ebe ọ bụ na Jehova agwawo unu, sị, ‘Ya adịla mgbe unu ga-esi n’ụzọ a laghachi azụ ọzọ.’ 1 Ndị Eze 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Sọlọmọn wee nwee puku ụlọ ịnyịnya+ iri anọ maka ụgbọ ịnyịnya+ ya na puku mmadụ iri na abụọ ndị na-agba ịnyịnya.
16 Ọ bụ naanị na ọ gaghị eme ka ịnyịnya ya dị ọtụtụ,+ ma ọ bụ mee ka ndị Izrel laghachi n’Ijipt iji mee ka ịnyịnya dị ọtụtụ;+ ebe ọ bụ na Jehova agwawo unu, sị, ‘Ya adịla mgbe unu ga-esi n’ụzọ a laghachi azụ ọzọ.’
26 Sọlọmọn wee nwee puku ụlọ ịnyịnya+ iri anọ maka ụgbọ ịnyịnya+ ya na puku mmadụ iri na abụọ ndị na-agba ịnyịnya.