Abụ Ọma 89:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 M ga-eme ka obiọma m nwere n’ebe ọ nọ dịruo mgbe ebighị ebi,+A gaghị emebi ọgbụgba ndụ mụ na ya.+