Ọrụ Ndịozi 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie. Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ire ure. O gosiri nke a site n’ikwu, sị, ‘M ga-egosi unu obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.’+
34 Chineke mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie. Ọ gaghị alaghachi ọzọ n’ire ure. O gosiri nke a site n’ikwu, sị, ‘M ga-egosi unu obiọma* na-adịghị ada ada m nwere n’ebe Devid nọ.’+