Levitikọs 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ọ bụrụ na unu ajụ ụkpụrụ m,+ ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi unu akpọọ mkpebi ikpe m asị wee ghara ime ihe m nyere n’iwu, ruo n’ókè nke imebi ọgbụgba ndụ m,+ Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+
15 ọ bụrụ na unu ajụ ụkpụrụ m,+ ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi unu akpọọ mkpebi ikpe m asị wee ghara ime ihe m nyere n’iwu, ruo n’ókè nke imebi ọgbụgba ndụ m,+
27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+