Abụ Ọma 119:155 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 155 Nzọpụta dị anya n’ebe ndị ajọ omume nọ,+N’ihi na ha adịghị achọ ụkpụrụ gị.+ Ndị Hibru 10:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+
39 Ma anyị abụghị ụdị ndị na-ala azụ ka e wee bibie ha,+ kama anyị bụ ndị nwere okwukwe ka e wee chebe mkpụrụ obi ha ndụ.+