1 Ndị Eze 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị.
19 na obodo niile a na-akwakọba ihe+ bụ́ ndị ghọrọ nke Sọlọmọn nakwa obodo ụgbọ ịnyịnya+ na obodo ndị bụ́ maka ndị na-agba ịnyịnya, na ihe ndị dị Sọlọmọn+ ezi mma bụ́ ndị o nwere ọchịchọ iwu na Jeruselem nakwa na Lebanọn nakwa n’ala dum ọ na-achị.