2 Samuel 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Toaị eze Hemat+ wee nụ na Devid egbuwo ndị agha niile nke Hadadiza.+ 2 Ndị Eze 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam na ihe niile o mere na ike ọ kpara, otú o si buo agha na otú o si nwetaghachiri Juda Damaskọs+ na Hemat+ n’Izrel, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
28 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam na ihe niile o mere na ike ọ kpara, otú o si buo agha na otú o si nwetaghachiri Juda Damaskọs+ na Hemat+ n’Izrel, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?