1 Ndị Eze 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ụlọ ya, bụ́ ebe ọ gaje ibi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dịpụrụ adịpụ n’ebe ụlọ nke Ihe Owuwu Ụzọ Mbata ahụ dị. Ọ bụ otú a ka e si rụọ ya. E nwekwara ụlọ nke dị ka Ihe Owuwu Ụzọ Mbata a nke o wuuru ada Fero,+ bụ́ onye Sọlọmọn lụrụ.
8 Ma ụlọ ya, bụ́ ebe ọ gaje ibi, nke dị n’ogige nke ọzọ,+ dịpụrụ adịpụ n’ebe ụlọ nke Ihe Owuwu Ụzọ Mbata ahụ dị. Ọ bụ otú a ka e si rụọ ya. E nwekwara ụlọ nke dị ka Ihe Owuwu Ụzọ Mbata a nke o wuuru ada Fero,+ bụ́ onye Sọlọmọn lụrụ.