Levitikọs 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu ga-agụ ya ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike nke asaa ahụ, ụbọchị iri ise,+ unu ga-ewetakwara Jehova àjà ọka ọhụrụ.+ Ọrụ Ndịozi 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka ụbọchị ememme Pentikọst+ na-aga n’ihu, ha niile zukọrọ n’otu ebe.
16 Unu ga-agụ ya ruo n’ụbọchị na-esote ụbọchị izu ike nke asaa ahụ, ụbọchị iri ise,+ unu ga-ewetakwara Jehova àjà ọka ọhụrụ.+