1 Ndị Eze 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nna gị mere ka yok anyị sie ike, ma gị onwe gị, mee ka ọrụ siri ike nna gị nyere anyị na yok ya dị arọ+ nke o boro anyị dị mfe,+ anyị ga-ejekwara gị ozi.”+
4 “Nna gị mere ka yok anyị sie ike, ma gị onwe gị, mee ka ọrụ siri ike nna gị nyere anyị na yok ya dị arọ+ nke o boro anyị dị mfe,+ anyị ga-ejekwara gị ozi.”+