2 Samuel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịa, Absalọm sịrị Ahitofel: “Nyenụ m ndụmọdụ.+ Gịnị ka anyị ga-eme?” Job 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ̀ bụ na amamihe adịghị n’etiti ndị agadi,+Ọ̀ bụ na nghọta adịghịkwa n’ogologo ndụ?