1 Ndị Eze 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị ga-abụrụ ndị a ohu taa wee jeere ha ozi n’ezie,+ zaa ha ma gwa ha okwu ọma;+ ha ga-abụkwa ndị ohu gị mgbe niile.”+
7 Ha wee sị ya: “Ọ bụrụ na ị ga-abụrụ ndị a ohu taa wee jeere ha ozi n’ezie,+ zaa ha ma gwa ha okwu ọma;+ ha ga-abụkwa ndị ohu gị mgbe niile.”+