Ekliziastis 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+ Mak 10:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu; kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+
13 Nwata nke maara ihe ma bụrụ ogbenye+ dị mma karịa eze meworo agadi nke dị iberiibe,+ bụ́ onye na-amaghị na ịdọ aka ná ntị ka dị ya mkpa.+
43 O kwesịghị ịdị otú ahụ n’etiti unu; kama onye ọ bụla nke na-achọ ịbụ onye ukwu n’etiti unu aghaghị ịbụ onye na-ejere unu ozi,+