1 Ndị Eze 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nna m boro unu yok dị arọ; ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu.+ Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.’”+
11 Nna m boro unu yok dị arọ; ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu.+ Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.’”+