2 Ihe E Mere 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nna m boro unu yok dị arọ, ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu.+ Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.’”+ Aịzaya 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ga-achị ibe ha n’aka ike, onye ọ bụla ga na-achị mmadụ ibe ya n’aka ike.+ Ha ga-ebili megide ibe ha, nwa okoro megide agadi,+ onye a na-ejighị kpọrọ ihe megidekwa onye e kwesịrị ịkwanyere ùgwù.+
11 Nna m boro unu yok dị arọ, ma mụ onwe m ga-atụkwasị ihe na yok unu.+ Nna m pịara unu ụtarị nkịtị, ma mụ onwe m ga-apịa unu ụtarị akpụkpọ anụ.’”+
5 Ha ga-achị ibe ha n’aka ike, onye ọ bụla ga na-achị mmadụ ibe ya n’aka ike.+ Ha ga-ebili megide ibe ha, nwa okoro megide agadi,+ onye a na-ejighị kpọrọ ihe megidekwa onye e kwesịrị ịkwanyere ùgwù.+