5 Eze Devid wee bịaruo Bahurim,+ ma, lee! otu nwoke nke si n’ezinụlọ Sọl, aha ya bụ Shimiaị,+ nwa Gira, si n’ebe ahụ na-apụta, na-akpọ ya iyi ka ọ na-apụta.+
65 Ụfọdụ wee malite ịgbụ ya ọnụ mmiri+ na ikpuchi ihu ya dum na isu ya ọkpọ na ịsị ya: “Buo amụma!” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+