2 Ihe E Mere 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị ka ụlọ Ehab mere, n’ihi na ha onwe ha ghọrọ ndị ndụmọdụ+ ya mgbe nna ya nwụsịrị, bụ́ nke wetaara ya mbibi. Ilu 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Echiche ndị ezi omume bụ ikpe ziri ezi;+ nduzi ndị ajọ omume na-enye bụ aghụghọ.+
4 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova, dị ka ụlọ Ehab mere, n’ihi na ha onwe ha ghọrọ ndị ndụmọdụ+ ya mgbe nna ya nwụsịrị, bụ́ nke wetaara ya mbibi.