1 Ndị Eze 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’afọ nke iri na asatọ nke ọchịchị Eze Jeroboam+ nwa Nibat,+ Abaịjam ghọrọ eze Juda.+ 2 Ihe E Mere 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ikpeazụ, Rehoboam sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid;+ Abaịja+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya. Matiu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Sọlọmọn amụọ Rehoboam;+Rehoboam amụọ Abaịja;Abaịja+ amụọ Esa;+
16 N’ikpeazụ, Rehoboam sooro nna nna ya hà dinaa,+ e wee lie ya n’Obodo Devid;+ Abaịja+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.