9 Ndị Ijipt wee chụwa ha, ụgbọ ịnyịnya niile nke Fero na ndị agha ịnyịnya+ ya na ìgwè ndị agha ya wee chụkwute ha n’ebe ha mara ụlọikwuu n’akụkụ oké osimiri ahụ, n’akụkụ Paịhahaịrọt nke chere Bel-zifọn ihu.+
29 A na-eji narị mkpụrụ ego ọlaọcha isii esi n’Ijipt azụbata otu ụgbọ ịnyịnya, a na-ejikwa otu narị mkpụrụ ego ọlaọcha na iri ise azụbata otu ịnyịnya; ọ bụkwa otú ahụ ka ndị eze niile nke ndị Het+ na ndị eze Siria si azụbata ha. Ọ bụ n’aka ndị eze a ka ha si azụbata ha.