Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Ndị Hibru 10:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
38 “Ma onye ezi omume m ga-adị ndụ n’ihi okwukwe ya,”+ ‘ọ bụrụkwa na ọ laa azụ, mkpụrụ obi m enweghị obi ụtọ n’ebe ọ nọ.’+