2 Samuel 23:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ọbụna mmadụ iri atọ ahụ, ọ harughị ka mmadụ atọ ahụ; ma Devid họpụtara ya ịbụ onye nche ya.+
23 Ọ bụ ezie na a na-akwanyere ya ùgwù karịa ọbụna mmadụ iri atọ ahụ, ọ harughị ka mmadụ atọ ahụ; ma Devid họpụtara ya ịbụ onye nche ya.+