Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+ Abụ Ọma 73:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
27 N’ihi na, lee! ndị na-anọ gị n’ebe dị anya ga-ala n’iyi.+Ị ga-ebibi onye ọ bụla nke na-akwa iko site n’ịhapụ gị.+