Diuterọnọmi 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe ị nọ n’oké ihe isi ike, okwu a niile ewee mezuo n’isi gị mgbe ụbọchị ndị ahụ gwụwara, mgbe ahụ, ị ga-alaghachikwute Jehova bụ́ Chineke+ gị wee gee ntị n’olu ya.+ Abụ Ọma 106:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ọ na-ahụkwa ahụhụ ha na-ata+Mgbe ọ nụrụ ákwá ha na-ebesara ya.+ Ndị Rom 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+
30 Mgbe ị nọ n’oké ihe isi ike, okwu a niile ewee mezuo n’isi gị mgbe ụbọchị ndị ahụ gwụwara, mgbe ahụ, ị ga-alaghachikwute Jehova bụ́ Chineke+ gị wee gee ntị n’olu ya.+
9 mkpagbu na ahụhụ, nke ga-abịakwasị mkpụrụ obi nke mmadụ ọ bụla na-eme ihe ọjọọ, ọ ga-ebu ụzọ bịakwasị onye Juu,+ bịakwasịkwa onye Grik;+