1 Ndị Eze 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, eziteworo m gị onyinye+ ọlaọcha na ọlaedo. Bịa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+
19 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, eziteworo m gị onyinye+ ọlaọcha na ọlaedo. Bịa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+