2 Ihe E Mere 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, m na-ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Gaa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha+ eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+
3 “Mụ na gị gbara ndụ, nna m na nna gị gbakwara ndụ. Lee, m na-ezitere gị ọlaọcha na ọlaedo. Gaa mebie ọgbụgba ndụ gị na Beasha+ eze Izrel, ka o wee hapụ m.”+