1 Ndị Eze 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Beasha+ nwa Ahaịja onye ụlọ Ịsaka malitere ịgbara ya izu; Beasha wee gbuo ya n’obodo Gibetọn,+ bụ́ nke ndị Filistia, mgbe Nedab na Izrel niile nọchibidoro Gibetọn.
27 Beasha+ nwa Ahaịja onye ụlọ Ịsaka malitere ịgbara ya izu; Beasha wee gbuo ya n’obodo Gibetọn,+ bụ́ nke ndị Filistia, mgbe Nedab na Izrel niile nọchibidoro Gibetọn.