1 Ndị Eze 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee ruo na ngwa ngwa Beasha nụrụ ya, ọ kwụsịrị iwu Rema+ ozugbo wee na-ebi na Teza.+