2 Ihe E Mere 32:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ikpeazụ, Hezekaya sooro nna nna ya hà+ dinaa, ha wee lie ya n’ebe e si agbago n’ebe a na-eli ụmụ Devid;+ Juda niile na ndị bi na Jeruselem kwanyeere ya ùgwù mgbe ọ nwụrụ.+ Manase+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
33 N’ikpeazụ, Hezekaya sooro nna nna ya hà+ dinaa, ha wee lie ya n’ebe e si agbago n’ebe a na-eli ụmụ Devid;+ Juda niile na ndị bi na Jeruselem kwanyeere ya ùgwù mgbe ọ nwụrụ.+ Manase+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.