Mak 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, mgbe ụbọchị izu ike+ gafere, Meri Magdalin,+ na Meri nne Jems, na Salomi zụrụ ihe na-esi ísì ụtọ ka ha gaa tee ya.+ Jọn 19:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.
16 Ya mere, mgbe ụbọchị izu ike+ gafere, Meri Magdalin,+ na Meri nne Jems, na Salomi zụrụ ihe na-esi ísì ụtọ ka ha gaa tee ya.+
40 Ya mere, ha buuru ozu Jizọs wee kee ya ákwà ozu, teekwa ya ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị nnọọ ka ndị Juu si akwadebe ozu a chọrọ ili eli.