Mak 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O mere ihe o nwere ike ime; o tere ahụ́ m mmanụ na-esi ísì ụtọ iji kwadebe m tupu oge eruo maka olili m.+ Luk 23:56 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 ha wee laghachi ịga kwadebe ihe na-esi ísì ụtọ na mmanụ na-esi ísì ụtọ.+ Ma, otú ọ dị, ha zuru ike+ n’ụbọchị izu ike dị ka e nyere n’iwu.
8 O mere ihe o nwere ike ime; o tere ahụ́ m mmanụ na-esi ísì ụtọ iji kwadebe m tupu oge eruo maka olili m.+
56 ha wee laghachi ịga kwadebe ihe na-esi ísì ụtọ na mmanụ na-esi ísì ụtọ.+ Ma, otú ọ dị, ha zuru ike+ n’ụbọchị izu ike dị ka e nyere n’iwu.