1 Ndị Eze 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, Haịram zigaara Sọlọmọn ozi, sị: “Anụwo m ihe i ziri m. Mụ onwe m ga-eme ihe niile ị chọrọ n’ihe metụtara osisi sida na osisi junipa.+
8 Ya mere, Haịram zigaara Sọlọmọn ozi, sị: “Anụwo m ihe i ziri m. Mụ onwe m ga-eme ihe niile ị chọrọ n’ihe metụtara osisi sida na osisi junipa.+