5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú.
15 O wee jiri mbadamba osisi sida wuo mgbidi ụlọ ahụ n’ime. Malite n’ala ụlọ ahụ ruo ná ntụhie uko ya, o ji osisi machie ime ya; o wee jiri mbadamba osisi junipa machie ala ụlọ ahụ.+