1 Ndị Eze 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, Haịram zigaara Sọlọmọn ozi, sị: “Anụwo m ihe i ziri m. Mụ onwe m ga-eme ihe niile ị chọrọ n’ihe metụtara osisi sida na osisi junipa.+ 2 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O ji osisi junipa kụchie nnukwu ụlọ ahụ,+ were ọlaedo dị mma+ machie ya, ọ tụkwara nkwụ+ na ụdọ ígwè+ n’ahụ́ ya.
8 Ya mere, Haịram zigaara Sọlọmọn ozi, sị: “Anụwo m ihe i ziri m. Mụ onwe m ga-eme ihe niile ị chọrọ n’ihe metụtara osisi sida na osisi junipa.+
5 O ji osisi junipa kụchie nnukwu ụlọ ahụ,+ were ọlaedo dị mma+ machie ya, ọ tụkwara nkwụ+ na ụdọ ígwè+ n’ahụ́ ya.