2 Ihe E Mere 14:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee wuo obodo ndị siri ike na Juda,+ n’ihi na ala ahụ enweghị nsogbu ọ bụla; e busoghịkwa ya agha n’ime afọ ndị a, n’ihi na Jehova nyere ya ezumike.+
6 O wee wuo obodo ndị siri ike na Juda,+ n’ihi na ala ahụ enweghị nsogbu ọ bụla; e busoghịkwa ya agha n’ime afọ ndị a, n’ihi na Jehova nyere ya ezumike.+