2 Ndị Eze 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+ Jeremaya 9:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+
6 N’afọ nke itoolu nke ọchịchị Hoshia, eze Asiria weghaara Sameria,+ dọrọkwa Izrel n’agha+ laa Asiria ma mee ka ha biri na Hela+ nakwa na Hebọ, nke dị n’akụkụ osimiri Gozan+ nakwa n’obodo dị iche iche nke ndị Midia.+
16 m ga-achụsasịkwa ha ná mba ndị ha na ndị nna ha na-amaghị,+ m ga-emekwa ka mma agha na-achụ ha ruo mgbe m kpochapụrụ ha.’+