Ọrụ Ndịozi 4:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ìgwè mmadụ ahụ bụ́ ndị kweerenụ nwere otu obi na mkpụrụ obi,+ ọ dịghịkwa ọbụna otu onye na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya; kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+
32 Ìgwè mmadụ ahụ bụ́ ndị kweerenụ nwere otu obi na mkpụrụ obi,+ ọ dịghịkwa ọbụna otu onye na-ekwu na nke ọ bụla n’ime ihe ndị o nwere bụ nke ya; kama ha nwekọrọ ihe niile ọnụ.+