1 Ihe E Mere 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+
18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+