2 Samuel 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+ 2 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ikpeazụ, Sọlọmọn malitere iwu ụlọ Jehova+ na Jeruselem, n’Ugwu Moraya,+ bụ́ ebe Jehova pụtara ìhè n’ihu Devid nna ya,+ n’ebe Devid kwadebere nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan+ onye Jibọs.
18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+
3 N’ikpeazụ, Sọlọmọn malitere iwu ụlọ Jehova+ na Jeruselem, n’Ugwu Moraya,+ bụ́ ebe Jehova pụtara ìhè n’ihu Devid nna ya,+ n’ebe Devid kwadebere nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan+ onye Jibọs.