1 Ihe E Mere 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+ 2 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ikpeazụ, Sọlọmọn malitere iwu ụlọ Jehova+ na Jeruselem, n’Ugwu Moraya,+ bụ́ ebe Jehova pụtara ìhè n’ihu Devid nna ya,+ n’ebe Devid kwadebere nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan+ onye Jibọs.
18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+
3 N’ikpeazụ, Sọlọmọn malitere iwu ụlọ Jehova+ na Jeruselem, n’Ugwu Moraya,+ bụ́ ebe Jehova pụtara ìhè n’ihu Devid nna ya,+ n’ebe Devid kwadebere nke dị n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan+ onye Jibọs.