1 Ndị Eze 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Sọlọmọn wee na-ewu ụlọ ahụ ka o wee wuchaa ya.+ 1 Ihe E Mere 29:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+
19 Nyekwa Sọlọmọn nwa m obi zuru ezu+ iji na-edebe ihe i nyere n’iwu,+ ihe àmà gị+ na ụkpụrụ gị,+ nakwa iji na-eme ihe niile, nakwa iji wuo nnukwu ụlọ+ a nke m meworo nkwadebe maka ya.”+