2 Samuel 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+ 1 Ihe E Mere 21:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee sị Ọnan: “Nye m ebe a a na-azọcha mkpụrụ, ka m wuoro Jehova ebe ịchụàjà na ya. Nye m ya,+ m ga-akwụzu gị ego ya,+ ka ihe otiti+ a na-eti ndị Izrel kwụsị.”
18 E mesịa, Gad bịakwutere Devid n’ụbọchị ahụ wee sị ya: “Bilie, wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Arọna onye Jibọs.”+
22 Devid wee sị Ọnan: “Nye m ebe a a na-azọcha mkpụrụ, ka m wuoro Jehova ebe ịchụàjà na ya. Nye m ya,+ m ga-akwụzu gị ego ya,+ ka ihe otiti+ a na-eti ndị Izrel kwụsị.”