2 Samuel 24:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị. 1 Ihe E Mere 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+
25 Devid wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà+ n’ebe ahụ, chụọkwa àjà nsure ọkụ na àjà udo, Jehova wee nabata arịrịọ a rịọrọ+ maka ala ahụ, ihe otiti ahụ a na-eti Izrel wee kwụsị.
18 Mmụọ ozi Jehova wee gwa Gad+ ka ọ gwa Devid ka Devid gbagoo gaa wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe nzọcha mkpụrụ nke Ọnan, onye Jibọs.+