Jenesis 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+ Jenesis 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ebreham wee malite ịkpọ ebe ahụ Jehova-jaịre. Ọ bụ ya mere e ji ekwu taa, sị: “Jehova ga-enye ihe dị mkpa n’ugwu ya.”+
2 O wee sị ya: “Biko, kpọrọ nwa gị nwoke, nwa ị mụrụ naanị ya, onye ị hụrụ n’anya nke ukwuu,+ bụ́ Aịzik,+ gaa n’ala Moraya,+ nọrọkwa n’ebe ahụ chụọ ya dị ka àjà nsure ọkụ n’otu n’ime ugwu m ga-akpọrọ gị aha.”+
14 Ebreham wee malite ịkpọ ebe ahụ Jehova-jaịre. Ọ bụ ya mere e ji ekwu taa, sị: “Jehova ga-enye ihe dị mkpa n’ugwu ya.”+