Ọpụpụ 29:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ bụ àjà nsure ọkụ a ga na-achụ mgbe niile+ n’ọgbọ unu niile n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute n’ihu Jehova, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu unu ịgwa gị okwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 28:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+
42 Ọ bụ àjà nsure ọkụ a ga na-achụ mgbe niile+ n’ọgbọ unu niile n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute n’ihu Jehova, bụ́ ebe m ga-apụta ìhè n’ihu unu ịgwa gị okwu.+
3 “Sịkwa ha, ‘Nke a bụ àjà a na-esure n’ọkụ nke unu ga na-achụrụ Jehova: ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, kwa ụbọchị, ka ha bụrụ àjà nsure ọkụ a na-achụ mgbe niile.+