Ọpụpụ 25:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+ Levitikọs 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Jehova wee si n’ụlọikwuu nzute kpọọ Mozis òkù,+ sị ya: Ọnụ Ọgụgụ 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị ga-achịsa ha n’ụlọikwuu nzute, n’ihu Ihe Àmà,+ bụ́ ebe m na-apụta n’ihu unu mgbe niile.+
22 M ga-apụta ìhè n’ihu gị n’ebe ahụ wee si n’elu ihe mkpuchi ahụ gwa gị okwu,+ n’agbata cherọb abụọ ahụ dị n’elu igbe ihe àmà ahụ, bụ́ ihe niile m ga-enye gị n’iwu maka ụmụ Izrel.+